Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị. 2 Timoti 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.
5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.
22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.