1 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+ Ndị Efesọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, na-echesinụ nche ike ka otú unu si na-eje ije+ ghara ịdị ka ndị na-amaghị ihe kama dị ka ndị maara ihe,
18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+
15 Ya mere, na-echesinụ nche ike ka otú unu si na-eje ije+ ghara ịdị ka ndị na-amaghị ihe kama dị ka ndị maara ihe,