Matiu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+ 1 Timoti 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ọzụzụ nke ahụ́ bara ntakịrị uru; ma nsọpụrụ Chineke+ bara uru maka ihe niile,+ ebe o nwere nkwa maka ndụ dị ugbu a, na ndụ nke gaje ịbịa.+ 2 Timoti 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.
16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+
8 N’ihi na ọzụzụ nke ahụ́ bara ntakịrị uru; ma nsọpụrụ Chineke+ bara uru maka ihe niile,+ ebe o nwere nkwa maka ndụ dị ugbu a, na ndụ nke gaje ịbịa.+
22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.