Ndị Rom 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, ma ùnu na-eri ihe ma ùnu na-aṅụ ihe ọṅụṅụ ma ùnu na-eme ihe ọ bụla ọzọ, na-emenụ ihe niile iji nye Chineke otuto.+ Ndị Efesọs 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Bụrụnụ ndị ohu nwere ezi obi, dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu bụ ohu ya, ọ bụghị ndị mmadụ,
12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+
31 Ya mere, ma ùnu na-eri ihe ma ùnu na-aṅụ ihe ọṅụṅụ ma ùnu na-eme ihe ọ bụla ọzọ, na-emenụ ihe niile iji nye Chineke otuto.+