Abụ Ọma 110:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na e ji ihe dị oké ọnụ ahịa zụta unu.+ Ya mere, jirinụ ahụ́ unu+ na-enye Chineke otuto.+
3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+