Ndị Ikpe 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “N’ihi ịhapụ ntutu isi ka ọ ghasasịa aghasasịa n’Izrel maka agha,N’ihi ndị Izrel inye onwe ha n’afọ ofufo,+Gọzienụ Jehova.+ Abụ Ọma 119:108 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 108 Jehova, biko, ka àjà afọ ofufo m ji ọnụ m na-achụ tọọ gị ụtọ,+Kụziekwara m mkpebi ikpe gị.+ Aịzaya 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M wee malite ịnụ olu Jehova ka ọ na-asị: “Ònye ka m ga-eziga, ònye ga-ejekwara anyị?”+ M wee sị: “Lee m! Ziga m.”+ Matiu 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ozugbo ahụ, ha hapụrụ ụgbụ ha+ wee soro ya. Luk 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ gbahapụkwara ihe niile,+ bilie wee soro ya. 1 Ndị Kọrịnt 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na mụ ejiri ọchịchọ obi m+ mee ya, enwere m ụgwọ ọrụ;+ ma ọ bụrụ na mụ ejighị ọchịchọ obi m mee ya, n’agbanyeghị nke ahụ, m nwere ọrụ nlekọta ụlọ+ e nyefere m n’aka.
2 “N’ihi ịhapụ ntutu isi ka ọ ghasasịa aghasasịa n’Izrel maka agha,N’ihi ndị Izrel inye onwe ha n’afọ ofufo,+Gọzienụ Jehova.+
8 M wee malite ịnụ olu Jehova ka ọ na-asị: “Ònye ka m ga-eziga, ònye ga-ejekwara anyị?”+ M wee sị: “Lee m! Ziga m.”+
17 Ọ bụrụ na mụ ejiri ọchịchọ obi m+ mee ya, enwere m ụgwọ ọrụ;+ ma ọ bụrụ na mụ ejighị ọchịchọ obi m mee ya, n’agbanyeghị nke ahụ, m nwere ọrụ nlekọta ụlọ+ e nyefere m n’aka.