Abụ Ọma 119:108 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 108 Jehova, biko, ka àjà otuto m ji obi m na-achụrụ gị mee gị obi ụtọ.+ Kụziekwara m ihe ndị i kpebiri.+
108 Jehova, biko, ka àjà otuto m ji obi m na-achụrụ gị mee gị obi ụtọ.+ Kụziekwara m ihe ndị i kpebiri.+