Matiu 24:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ihi na dị nnọọ ka ụbọchị Noa+ dịrị, otú ahụ ka ọnụnọ Nwa nke mmadụ ga-adị.+ Matiu 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Mgbe Nwa nke mmadụ+ ga-abịa n’ebube ya, ya na ndị mmụọ ozi ya niile,+ mgbe ahụ ka ọ ga-anọkwasị n’ocheeze ya dị ebube.+ Mkpughe 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ọcha;+ onye nọ n’elu ya+ ji ụta;+ e nyekwara ya okpueze,+ o wee gaa na-emeri,+ ka o wee nwezuo mmeri ya.+ Mkpughe 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+
31 “Mgbe Nwa nke mmadụ+ ga-abịa n’ebube ya, ya na ndị mmụọ ozi ya niile,+ mgbe ahụ ka ọ ga-anọkwasị n’ocheeze ya dị ebube.+
2 M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ọcha;+ onye nọ n’elu ya+ ji ụta;+ e nyekwara ya okpueze,+ o wee gaa na-emeri,+ ka o wee nwezuo mmeri ya.+
11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+