Job 39:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ozugbo a fụrụ opi, ọ na-asị Ehee!Ọ na-anọkwa n’ebe dị anya anụ ísì agha,Mkpọtụ nke ndị isi agha na mkpu agha.+ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ịnyịnya bụ ihe a kwadebere maka ụbọchị agha,+ ma, ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+ Mkpughe 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+
25 Ozugbo a fụrụ opi, ọ na-asị Ehee!Ọ na-anọkwa n’ebe dị anya anụ ísì agha,Mkpọtụ nke ndị isi agha na mkpu agha.+
11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+