Jeremaya 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị na-agba ịnyịnya, kegidenụ ịnyịnya n’ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịnụ n’elu ha, kpurukwanụ okpu agha. Meenụ ka ube unu na-egbu maramara. Yirinụ uwe agha.+ Emọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-amụnye mgbidi Raba ọkụ.+ Ọ ga-erepịa ụlọ elu ya niile, mgbe a na-eti mkpu agha n’ụbọchị agha, mgbe oké ifufe na-efe n’ụbọchị ifufe mmiri.+
4 Unu ndị na-agba ịnyịnya, kegidenụ ịnyịnya n’ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịnụ n’elu ha, kpurukwanụ okpu agha. Meenụ ka ube unu na-egbu maramara. Yirinụ uwe agha.+
14 M ga-amụnye mgbidi Raba ọkụ.+ Ọ ga-erepịa ụlọ elu ya niile, mgbe a na-eti mkpu agha n’ụbọchị agha, mgbe oké ifufe na-efe n’ụbọchị ifufe mmiri.+