2 Ihe E Mere 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu agaghị alụ ọgụ+ na nke ugbu a. Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, guzoronụ otu ebe+ hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu.+ Juda na Jeruselem, unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Echi gakwurunụ ha, Jehova ga-anọnyekwara unu.’”+ Abụ Ọma 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+Ngọzi gị dị n’ahụ́ ndị gị.+ Sila. Abụ Ọma 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịnyịnya bụ ihe efu ma a bịa n’ịzọpụta mmadụ,+Ike dị ukwuu o nwere adịghịkwa emere mmadụ ụzọ mgbapụ.+ Abụ Ọma 68:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+ Mkpughe 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+
17 Unu agaghị alụ ọgụ+ na nke ugbu a. Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, guzoronụ otu ebe+ hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu.+ Juda na Jeruselem, unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Echi gakwurunụ ha, Jehova ga-anọnyekwara unu.’”+
17 Ịnyịnya bụ ihe efu ma a bịa n’ịzọpụta mmadụ,+Ike dị ukwuu o nwere adịghịkwa emere mmadụ ụzọ mgbapụ.+
20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+
10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+