Ọrụ Ndịozi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+ Mkpughe 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee hụ nwa atụrụ+ nke guzo n’etiti ocheeze ahụ+ na n’etiti ihe anọ ahụ dị ndụ na n’etiti ndị okenye ahụ+ dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu,+ o nwere mpi asaa na anya asaa, bụ́ anya ndị pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke, bụ́ ndị e zigara n’ụwa dum.
12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+
6 M wee hụ nwa atụrụ+ nke guzo n’etiti ocheeze ahụ+ na n’etiti ihe anọ ahụ dị ndụ na n’etiti ndị okenye ahụ+ dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu,+ o nwere mpi asaa na anya asaa, bụ́ anya ndị pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke, bụ́ ndị e zigara n’ụwa dum.