Jọn 19:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Jizọs natara mmanya ahụ gbara ụka, ọ sịrị: “E mechawo ya!”+ o hulatara isi wee kubie ume.+ Mkpughe 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ kwesịrị ịnata ike na akụnụba na amamihe na ume na nsọpụrụ na otuto na ngọzi.”+
12 ka ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ kwesịrị ịnata ike na akụnụba na amamihe na ume na nsọpụrụ na otuto na ngọzi.”+