Mkpughe 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ ruru eru ka e nye ya ikike na akụnụba na amamihe na ume. O ruru eru ka a na-asọpụrụ ya, na-eto ya ma na-aja ya mma.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:12 Mmezu Mkpughe, p. 88
12 Ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ ruru eru ka e nye ya ikike na akụnụba na amamihe na ume. O ruru eru ka a na-asọpụrụ ya, na-eto ya ma na-aja ya mma.”+