Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+ Ọrụ Ndịozi 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ha nụrụ ihe a, ha ji otu obi gwa Chineke n’oké olu,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+
24 Mgbe ha nụrụ ihe a, ha ji otu obi gwa Chineke n’oké olu,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+