1 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+ Abụ Ọma 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Aịzaya 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+
18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+
11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+