Abụ Ọma 135:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova emewo ihe niile masịrị ya+N’eluigwe na n’ụwa, n’oké osimiri na n’ogbu mmiri niile.+ Aịzaya 55:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 otú ahụ ka okwu m nke si n’ọnụ m pụta ga-adị.+ Ọ gaghị agba aka lọghachikwute m,+ kama ọ ga-eme ihe na-atọ m ụtọ,+ ọ ga-emezukwa ihe m zigara ya ka o mee.+ Ndị Hibru 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,
11 otú ahụ ka okwu m nke si n’ọnụ m pụta ga-adị.+ Ọ gaghị agba aka lọghachikwute m,+ kama ọ ga-eme ihe na-atọ m ụtọ,+ ọ ga-emezukwa ihe m zigara ya ka o mee.+
17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,