Abụ Ọma 135:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova emewo ihe niile masịrị ya+N’eluigwe na n’ụwa, n’oké osimiri na n’ogbu mmiri niile.+ Jeremaya 39:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Gaa gwa Ibed-melek+ onye Itiopia, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Lee, m ga-eme ka ihe m kwuru banyere obodo a mezuo, ọ bụ ọdachi, ọ bụghị ihe ọma,+ ọ ga-eme n’ihu gị n’ụbọchị ahụ.”’+ Ndị Hibru 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike, Jems 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke.
16 “Gaa gwa Ibed-melek+ onye Itiopia, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Lee, m ga-eme ka ihe m kwuru banyere obodo a mezuo, ọ bụ ọdachi, ọ bụghị ihe ọma,+ ọ ga-eme n’ihu gị n’ụbọchị ahụ.”’+
17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,
18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke.