Abụ Ọma 92:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Jehova!+Echiche gị miri emi nke ukwuu.+ Aịzaya 55:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’ihi na echiche unu abụghị echiche m,+ ụzọ m abụghịkwa ụzọ unu,”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma ihe m na-echere unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘echiche udo, ọ bụghị nke ọdachi,+ ime ka unu nwee ọdịnihu na olileanya.+
11 “‘N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma ihe m na-echere unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘echiche udo, ọ bụghị nke ọdachi,+ ime ka unu nwee ọdịnihu na olileanya.+