Abụ Ọma 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+Ngọzi gị dị n’ahụ́ ndị gị.+ Sila. Luk 1:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 O mewokwa ka mpi+ nzọpụta biliere anyị n’ụlọ Devid bụ́ ohu ya, Taịtọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ghara ịdị na-ezu ohi,+ kama ka ha na-egosi ikwesị ntụkwasị obi zuru ezu,+ ka ha wee chọọ ozizi Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, mma n’ihe niile. Jud 25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+
10 ghara ịdị na-ezu ohi,+ kama ka ha na-egosi ikwesị ntụkwasị obi zuru ezu,+ ka ha wee chọọ ozizi Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, mma n’ihe niile.
25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+