Ndị Efesọs 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+
28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+