1 Ndị Tesalonaịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu; 2 Ndị Tesalonaịka 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-enye unu iwu a:+ “Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+
11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;
10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-enye unu iwu a:+ “Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+