Ndị Rom 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu adịla umengwụ n’ihe unu na-eme.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.+ 1 Pita 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịta ahụhụ+ n’ihi ịbụ onye na-egbu ọchụ ma ọ bụ onye ohi ma ọ bụ onye ajọ omume ma ọ bụ onye na-enyonye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+
11 Unu adịla umengwụ n’ihe unu na-eme.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.+
15 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịta ahụhụ+ n’ihi ịbụ onye na-egbu ọchụ ma ọ bụ onye ohi ma ọ bụ onye ajọ omume ma ọ bụ onye na-enyonye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+