1 Pita 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na, gịnị bụ uru ọ bara ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-emehie, e wee na-ama unu ụra, unu atachie obi?+ Ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-eme ihe ọma ma na-ata ahụhụ,+ unu atachie obi, nke a bụ ihe dị mma n’ebe Chineke nọ.+
20 N’ihi na, gịnị bụ uru ọ bara ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-emehie, e wee na-ama unu ụra, unu atachie obi?+ Ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-eme ihe ọma ma na-ata ahụhụ,+ unu atachie obi, nke a bụ ihe dị mma n’ebe Chineke nọ.+