1 Pita 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Olee uru ọ bara na unu na-atachi obi mgbe a na-ata unu ahụhụ maka ihe ọjọọ unu mere?+ Ma, ọ bụrụ na unu na-atachi obi mgbe a na-ata unu ahụhụ maka na unu mere ihe dị mma, ọ na-amasị Chineke.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:20 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 59
20 Olee uru ọ bara na unu na-atachi obi mgbe a na-ata unu ahụhụ maka ihe ọjọọ unu mere?+ Ma, ọ bụrụ na unu na-atachi obi mgbe a na-ata unu ahụhụ maka na unu mere ihe dị mma, ọ na-amasị Chineke.+