Ọrụ Ndịozi 5:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+ 1 Pita 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi ezi omume, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Otú ọ dị, ka ihe ha na-atụ egwu ghara ịtụ unu egwu,+ obi alọkwala unu mmiri.+ 1 Pita 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na a na-akọcha unu n’ihi aha Kraịst,+ unu nwere obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ nke ebube, ya bụ, mmụọ nke Chineke, dịkwasịrị unu.+
41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+
14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi ezi omume, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Otú ọ dị, ka ihe ha na-atụ egwu ghara ịtụ unu egwu,+ obi alọkwala unu mmiri.+
14 Ọ bụrụ na a na-akọcha unu n’ihi aha Kraịst,+ unu nwere obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ nke ebube, ya bụ, mmụọ nke Chineke, dịkwasịrị unu.+