Matiu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ. Ọrụ Ndịozi 5:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+ 1 Pita 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ atachie obi n’ihe mwute, taakwa ahụhụ n’ụzọ na-ezighị ezi, n’ihi akọ na uche ya n’ebe Chineke nọ, nke a bụ ihe dị mma.+
12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ.
41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+
19 N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ atachie obi n’ihe mwute, taakwa ahụhụ n’ụzọ na-ezighị ezi, n’ihi akọ na uche ya n’ebe Chineke nọ, nke a bụ ihe dị mma.+