Ilu 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+ Ilu 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+ Ndị Rom 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu adịla umengwụ n’ihe unu na-eme.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.+ 1 Timoti 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị egboro ndị nke ya mkpa ha,+ karịsịa, ndị bụ́ ndị ezinụlọ ya,+ ọ jụwo+ okwukwe anyị,+ jọkarịakwa onye na-ekweghị ekwe ná njọ.
4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+
4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+
11 Unu adịla umengwụ n’ihe unu na-eme.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.+
8 N’ezie, ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị egboro ndị nke ya mkpa ha,+ karịsịa, ndị bụ́ ndị ezinụlọ ya,+ ọ jụwo+ okwukwe anyị,+ jọkarịakwa onye na-ekweghị ekwe ná njọ.