Jud 3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị m hụrụ n’anya,+ ọ bụ ezie na m nọ na-agbalịsi ike idetara unu akwụkwọ banyere nzọpụta anyị nwekọrọ ọnụ,+ ahụrụ m na ọ dị mkpa idetara unu akwụkwọ iji gbaa unu ume ka unu lụsie ọgụ ike maka okwukwe+ ahụ e nyefere ndị nsọ naanị otu ugboro.+
3 Ndị m hụrụ n’anya,+ ọ bụ ezie na m nọ na-agbalịsi ike idetara unu akwụkwọ banyere nzọpụta anyị nwekọrọ ọnụ,+ ahụrụ m na ọ dị mkpa idetara unu akwụkwọ iji gbaa unu ume ka unu lụsie ọgụ ike maka okwukwe+ ahụ e nyefere ndị nsọ naanị otu ugboro.+