3 olee otú anyị ga-esi gbanahụ+ ma ọ bụrụ na anyị leghaara+ nzọpụta dị ukwuu otú ahụ anya,+ ebe Onyenwe anyị malitere ikwu banyere ya,+ ndị nụrụ olu ya gwakwara anyị na ọ bụ eziokwu,+
9 Ma unu bụ “agbụrụ a họọrọ, òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze, mba dị nsọ,+ otu ndị pụrụ iche nke Chineke,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile ịdị mma”+ nke onye ahụ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị wee kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+
1Saịmọn Pita, ohu+ na onyeozi+ Jizọs Kraịst, na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị nataworo okwukwe nke bụ́ ihe ùgwù anyị na unu nwere n’ụzọ há nhata,+ site n’ezi omume+ nke Chineke anyị na nke Onye Nzọpụta anyị Jizọs Kraịst:+