2 Pita 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’eziokwu, a ga-esi otú a mee ka unu banye+ n’ụzọ dị ebube n’alaeze ebighị ebi+ nke Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst.+
11 N’eziokwu, a ga-esi otú a mee ka unu banye+ n’ụzọ dị ebube n’alaeze ebighị ebi+ nke Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst.+