Matiu 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma ọnụ ụzọ ámá nke na-eduba ná ndụ dị warara, okporo ụzọ ya dịkwa mkpagide, ndị na-achọta ya dịkwa ole na ole.+ Luk 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ana m asịkwa unu, Jirinụ akụ̀ ajọ omume+ metara onwe unu ndị enyi,+ ka ọ ga-abụ, mgbe akụ̀ dị otú ahụ na-adịkwaghị, ha ewee nabata unu n’ebe obibi ebighị ebi.+ Jọn 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jizọs zara, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Ọ bụrụ na a mụghị mmadụ site na mmiri+ na mmụọ nsọ,+ ọ pụghị ịbanye n’alaeze Chineke.
14 ma ọnụ ụzọ ámá nke na-eduba ná ndụ dị warara, okporo ụzọ ya dịkwa mkpagide, ndị na-achọta ya dịkwa ole na ole.+
9 “Ana m asịkwa unu, Jirinụ akụ̀ ajọ omume+ metara onwe unu ndị enyi,+ ka ọ ga-abụ, mgbe akụ̀ dị otú ahụ na-adịkwaghị, ha ewee nabata unu n’ebe obibi ebighị ebi.+
5 Jizọs zara, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Ọ bụrụ na a mụghị mmadụ site na mmiri+ na mmụọ nsọ,+ ọ pụghị ịbanye n’alaeze Chineke.