Ekliziastis 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Zipụ achịcha+ gị n’elu mmiri,+ n’ihi na mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị ị ga-ahụ ya ọzọ.+ Luk 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Zakịọs biliri ọtọ wee gwa Onyenwe anyị, sị: “Lee! Onyenwe anyị, ọkara nke ihe m nwere ka m ga-enye ndị ogbenye, ihe ọ bụla m pụnaara onye ọ bụla site n’ebubo ụgha,+ m ga-enyeghachi ya okpukpu anọ.”+
8 Ma Zakịọs biliri ọtọ wee gwa Onyenwe anyị, sị: “Lee! Onyenwe anyị, ọkara nke ihe m nwere ka m ga-enye ndị ogbenye, ihe ọ bụla m pụnaara onye ọ bụla site n’ebubo ụgha,+ m ga-enyeghachi ya okpukpu anọ.”+