Diuterọnọmi 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hụ na i nyere ya ihe,+ enwela mwute n’obi gị mgbe ị na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ nke a ga-eme ka Jehova bụ́ Chineke gị gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ihe ọ bụla ị na-arụ.+ Abụ Ọma 41:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Obi ụtọ na-adịrị onye ji nghọta na-emeso onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe;+Jehova ga-emere ya ụzọ mgbapụ n’ụbọchị ọdachi.+ Ilu 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya amara na-agbazinye Jehova ihe,+ Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe o mere.+ Luk 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ị ga-enwekwa obi ụtọ, n’ihi na ha enweghị ihe ọ bụla ha ga-eji kwụọ gị ụgwọ. N’ihi na a ga-akwụ gị ụgwọ ná mbilite n’ọnwụ+ nke ndị ezi omume.” Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
10 Hụ na i nyere ya ihe,+ enwela mwute n’obi gị mgbe ị na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ nke a ga-eme ka Jehova bụ́ Chineke gị gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ihe ọ bụla ị na-arụ.+
41 Obi ụtọ na-adịrị onye ji nghọta na-emeso onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe;+Jehova ga-emere ya ụzọ mgbapụ n’ụbọchị ọdachi.+
17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya amara na-agbazinye Jehova ihe,+ Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe o mere.+
14 ị ga-enwekwa obi ụtọ, n’ihi na ha enweghị ihe ọ bụla ha ga-eji kwụọ gị ụgwọ. N’ihi na a ga-akwụ gị ụgwọ ná mbilite n’ọnwụ+ nke ndị ezi omume.”
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.