Diuterọnọmi 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu, sị, ‘Mesapụrụ nwanne gị aka, bụ́ onye nọ n’ahụhụ, nke dakwara ogbenye n’ala gị.’+ Ilu 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye anya ya na-eme ebere ka a ga-agọzi, n’ihi na o nyetụwo onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya nri ya.+ Aịzaya 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị na-akụ mkpụrụ n’akụkụ mmiri niile,+ ndị na-atọhapụ ụkwụ ehi na ụkwụ ịnyịnya ibu.”+
11 N’ihi na ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu, sị, ‘Mesapụrụ nwanne gị aka, bụ́ onye nọ n’ahụhụ, nke dakwara ogbenye n’ala gị.’+
20 “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị na-akụ mkpụrụ n’akụkụ mmiri niile,+ ndị na-atọhapụ ụkwụ ehi na ụkwụ ịnyịnya ibu.”+