Matiu 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Mgbe ahụ, eze ahụ ga-asị ndị nọ n’aka nri ya, ‘Bịanụ, unu ndị Nna m gọziri agọzi,+ ketanụ+ alaeze+ ahụ a kwadebeere unu malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+ Jọn 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ụlọ Nna m, ọtụtụ ebe obibi dị.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, m gaara agwa unu, n’ihi na m na-aga ịkwadebere unu ebe.+
34 “Mgbe ahụ, eze ahụ ga-asị ndị nọ n’aka nri ya, ‘Bịanụ, unu ndị Nna m gọziri agọzi,+ ketanụ+ alaeze+ ahụ a kwadebeere unu malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+
2 N’ụlọ Nna m, ọtụtụ ebe obibi dị.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, m gaara agwa unu, n’ihi na m na-aga ịkwadebere unu ebe.+