Luk 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Unu atụla egwu,+ ìgwè atụrụ nta,+ n’ihi na ọ dị Nna unu mma inye unu alaeze.+ Ndị Kọlọsi 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi olileanya+ ahụ unu nwere, nke e debeere unu n’eluigwe.+ Unu nụrụ banyere olileanya a na mbụ site ná nkwusa e kwusara eziokwu nke ozi ọma ahụ+ 1 Pita 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+
5 n’ihi olileanya+ ahụ unu nwere, nke e debeere unu n’eluigwe.+ Unu nụrụ banyere olileanya a na mbụ site ná nkwusa e kwusara eziokwu nke ozi ọma ahụ+
4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+