Jọn 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ụlọ Nna m, ọtụtụ ebe obibi dị.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, m gaara agwa unu, n’ihi na m na-aga ịkwadebere unu ebe.+ Ndị Efesọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 bụ́ ihe àmà+ e bu ụzọ nye anyị tupu anyị enweta ihe nketa anyị,+ ka e wee jiri ihe mgbapụta tọhapụ+ ndị Chineke,+ iji nye ya otuto dị ebube. Ndị Kọlọsi 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi olileanya+ ahụ unu nwere, nke e debeere unu n’eluigwe.+ Unu nụrụ banyere olileanya a na mbụ site ná nkwusa e kwusara eziokwu nke ozi ọma ahụ+ 2 Timoti 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Malite ugbu a gaa n’ihu, e debeere m okpueze ezi omume,+ nke Onyenwe anyị, bụ́ onyeikpe ezi omume,+ ga-enye m dị ka ụgwọ ọrụ+ n’ụbọchị ahụ,+ ma ọ bụghị naanị m, kamakwa ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè.
2 N’ụlọ Nna m, ọtụtụ ebe obibi dị.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, m gaara agwa unu, n’ihi na m na-aga ịkwadebere unu ebe.+
14 bụ́ ihe àmà+ e bu ụzọ nye anyị tupu anyị enweta ihe nketa anyị,+ ka e wee jiri ihe mgbapụta tọhapụ+ ndị Chineke,+ iji nye ya otuto dị ebube.
5 n’ihi olileanya+ ahụ unu nwere, nke e debeere unu n’eluigwe.+ Unu nụrụ banyere olileanya a na mbụ site ná nkwusa e kwusara eziokwu nke ozi ọma ahụ+
8 Malite ugbu a gaa n’ihu, e debeere m okpueze ezi omume,+ nke Onyenwe anyị, bụ́ onyeikpe ezi omume,+ ga-enye m dị ka ụgwọ ọrụ+ n’ụbọchị ahụ,+ ma ọ bụghị naanị m, kamakwa ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè.