2 Timoti 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onyenwe anyị, onye na-ekpe ikpe ziri ezi,+ ejikerela ugbu a inye m okpueze a na-enye ndị ezi omume.+ Ọ ga-eji ya kwụọ m ụgwọ n’ụbọchị ikpe.+ Ma, ọ bụghị naanị m ka ọ ga-enye ya, ọ ga-enyekwa ya ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè. 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:8 Mmezu Mkpughe, p. 276-277
8 Onyenwe anyị, onye na-ekpe ikpe ziri ezi,+ ejikerela ugbu a inye m okpueze a na-enye ndị ezi omume.+ Ọ ga-eji ya kwụọ m ụgwọ n’ụbọchị ikpe.+ Ma, ọ bụghị naanị m ka ọ ga-enye ya, ọ ga-enyekwa ya ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè.