1 Ndị Kọrịnt 15:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 N’ihi na ahụ́ a nke pụrụ ire ure aghaghị iyikwasị ereghị ure,+ ahụ́ a nke pụkwara ịnwụ anwụ+ aghaghị iyikwasị anwụghị anwụ. 2 Timoti 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè nke ọma site ná mpụta ìhè+ nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs, onye wepụrụ ọnwụ+ ma mee ka ìhè nwukwasị+ ná ndụ+ nakwa n’ereghị ure+ site n’ozi ọma ahụ,+ 1 Pita 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe e mere ka onyeisi ọzụzụ atụrụ+ ahụ pụta ìhè, unu ga-anata okpueze+ ebube ahụ na-adịghị emebi emebi.+
53 N’ihi na ahụ́ a nke pụrụ ire ure aghaghị iyikwasị ereghị ure,+ ahụ́ a nke pụkwara ịnwụ anwụ+ aghaghị iyikwasị anwụghị anwụ.
10 ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè nke ọma site ná mpụta ìhè+ nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs, onye wepụrụ ọnwụ+ ma mee ka ìhè nwukwasị+ ná ndụ+ nakwa n’ereghị ure+ site n’ozi ọma ahụ,+
4 Mgbe e mere ka onyeisi ọzụzụ atụrụ+ ahụ pụta ìhè, unu ga-anata okpueze+ ebube ahụ na-adịghị emebi emebi.+