Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 15
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 15:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:11
  • +Ọrụ 18:11
  • +Ro 5:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 14-15

1 Ndị Kọrịnt 15:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 1:16
  • +Ga 3:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 14-15

1 Ndị Kọrịnt 15:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:12
  • +Ọm 22:15; Aịz 53:8, 12; Da 9:26; 1Pi 2:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 3

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 14-15

    2/15/1991, p. 5

1 Ndị Kọrịnt 15:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 53:9; Mt 27:60
  • +Mt 28:7
  • +Lu 24:46
  • +Ọm 16:10; Aịz 53:10; Jo 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 3

1 Ndị Kọrịnt 15:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 24:34
  • +Jn 20:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 3

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 4

    4/1/2010, p. 25

    7/1/1998, p. 14-15

    Ṅomie, p. 202

1 Ndị Kọrịnt 15:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 28:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 94

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 3

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2019, p. 14

    Ụlọ Nche,

    11/15/2015, p. 26-27

    7/1/1998, p. 14-15

    10/1/1995, p. 14

    5/1/1991, p. 8

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 310

1 Ndị Kọrịnt 15:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 12:17
  • +Ọrụ 1:2, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 8

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2022, p. 9-10

    Ịgba Àmà, p. 112

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 3

    Ụlọ Nche,

    3/15/2014, p. 4-5

    7/1/1998, p. 14-16

1 Ndị Kọrịnt 15:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:4; 1Kọ 9:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2022, p. 27

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 3-5

    Ụlọ Nche,

    1/15/2000, p. 29

    7/1/1998, p. 14-16

1 Ndị Kọrịnt 15:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:8
  • +Ọrụ 8:3; Ga 1:13; 1Ti 1:13

1 Ndị Kọrịnt 15:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:7
  • +2Kọ 6:1
  • +2Kọ 11:23
  • +Fil 2:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2013, p. 23-24

    8/1/2000, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 15:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:10

1 Ndị Kọrịnt 15:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:2; 17:31
  • +Mt 22:23; Ọrụ 26:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 5

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 14, 16-17

    8/15/1997, p. 12

    8/1/1993, p. 16

    9/15/1990, p. 25

1 Ndị Kọrịnt 15:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 10:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 4

1 Ndị Kọrịnt 15:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 4

    8/15/1997, p. 12

1 Ndị Kọrịnt 15:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 3:15
  • +Ọrụ 1:22
  • +Ọrụ 2:24; 4:10; 13:30
  • +Ọrụ 17:31; 1Kọ 6:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 4

1 Ndị Kọrịnt 15:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:25; Hib 7:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 4

    7/1/1998, p. 16-17

1 Ndị Kọrịnt 15:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 7:59
  • +1Kọ 15:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 5-6

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 4

    7/1/1998, p. 16-17

1 Ndị Kọrịnt 15:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 1:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 4

    7/1/1998, p. 16-17

1 Ndị Kọrịnt 15:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:3
  • +Le 23:10; Kọl 1:18
  • +Ọrụ 26:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 5-6

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 7

    7/15/2007, p. 26

    7/15/2000, p. 13-14

    7/1/1998, p. 17

    3/1/1998, p. 13

1 Ndị Kọrịnt 15:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 3:19
  • +Jn 11:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 5

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 7

    7/1/1998, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 15:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 5:12
  • +Ro 5:17; 6:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 105

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 5-6, 30

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 2 2017, p. 5-6

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 7

    7/1/1998, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 15:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 1:5
  • +Mt 24:3; 25:31; 1Te 4:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 6

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 11-12

    Ụlọ Nche,

    7/15/2007, p. 26

    7/15/2000, p. 13-14

    7/1/1998, p. 17, 22-24

1 Ndị Kọrịnt 15:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 110:2; Da 2:44

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ezigbo Ofufe, p. 229-230

    Mmezu Mkpughe, p. 291, 300

    Fee Chineke Ofufe, p. 189

    Ụlọ Nche,

    10/15/2000, p. 20

    7/1/1998, p. 21

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 180-182

1 Ndị Kọrịnt 15:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 110:1

1 Ndị Kọrịnt 15:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 20:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 30

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 6-7

    Ezigbo Ofufe, p. 229

    Ụlọ Nche,

    9/15/2014, p. 23-27

    9/15/2012, p. 11

    7/1/1998, p. 21-22

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 237

    Mmezu Mkpughe, p. 291, 300

1 Ndị Kọrịnt 15:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:6; Efe 1:22
  • +Hib 2:8
  • +1Pi 3:22

1 Ndị Kọrịnt 15:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 3:21
  • +Jn 3:35; 14:28
  • +1Kọ 3:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    4/2019, p. 6

    Ezigbo Ofufe, p. 229-230

    Ụlọ Nche,

    9/15/2014, p. 27

    9/15/2012, p. 11-12

    12/1/2007, p. 30

    7/1/1998, p. 22

    6/1/1994, p. 30-31

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 180-189

1 Ndị Kọrịnt 15:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:4
  • +Ọrụ 17:31
  • +1Kọ 12:13; Ga 3:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 14

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 27

    10/1/2003, p. 29

    8/15/2000, p. 30

    7/15/2000, p. 17

    7/1/1998, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 15:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:36; 2Kọ 11:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 15:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:9
  • +1Te 2:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 18

1 Ndị Kọrịnt 15:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:8
  • +Aịz 22:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 163

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 9

    Ụlọ Nche,

    3/1/2013, p. 3

    10/15/2007, p. 3

    6/15/2002, p. 26-28

    7/15/2000, p. 18

    7/1/1998, p. 18

    11/1/1997, p. 24-25

    8/15/1997, p. 12

    11/1/1996, p. 16

    9/15/1990, p. 25

1 Ndị Kọrịnt 15:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 13:20; 1Kọ 5:6; 2Pi 2:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2023, p. 17-18

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 48

    Teta!,

    nke 3 2019, p. 9

    9/8/2005, p. 15-16

    8/8/2005, p. 28-30

    3/8/1997, p. 23

    Ụlọ Nche,

    8/15/2015, p. 25-26

    7/15/2012, p. 15

    5/1/2007, p. 15-16

    3/15/2006, p. 23

    7/15/2000, p. 18

    7/1/1998, p. 18

    11/1/1997, p. 23-25

    7/15/1997, p. 18

    2/1/1994, p. 17

    8/1/1993, p. 15-20

    8/15/1991, p. 29

    7/15/1991, p. 23-24

    Ụbọchị Jehova, p. 134-136

1 Ndị Kọrịnt 15:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 13:11; Efe 5:14
  • +1Te 4:5
  • +1Kọ 6:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 18

1 Ndị Kọrịnt 15:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 3:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 9-12

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 18

    7/1/1998, p. 19

1 Ndị Kọrịnt 15:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 12:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 15:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 10

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 15:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:12
  • +1Kọ 12:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 10

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 15:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:28

1 Ndị Kọrịnt 15:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 22:11; Da 7:10
  • +Je 2:7; Hib 2:7
  • +Mt 28:3; Lu 24:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 10-11

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 18

    7/1/1998, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 15:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:5
  • +Je 1:16
  • +Da 12:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 10-11

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 20

    6/15/1993, p. 11

1 Ndị Kọrịnt 15:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 12:25
  • +Ro 2:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 11

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 18

    7/1/1998, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 15:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:14
  • +Kọl 3:4
  • +1Kọ 1:27
  • +Mkp 20:4

1 Ndị Kọrịnt 15:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 6:13
  • +Jn 14:3

1 Ndị Kọrịnt 15:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:7
  • +1Ti 3:16
  • +Jn 5:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 145

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 11

    Ụlọ Nche,

    9/15/2014, p. 26

    3/15/2000, p. 4

    2/15/1991, p. 14

    7/15/1990, p. 23

    Teta!,

    5/8/2005, p. 16

    Onye Ozizi, p. 192-193

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 163-164, 169

1 Ndị Kọrịnt 15:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 3:18

1 Ndị Kọrịnt 15:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 3:19
  • +Jn 3:13; 6:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1991, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 15:48

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:7
  • +Fil 3:20
  • +Fil 3:21

1 Ndị Kọrịnt 15:49

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 5:3
  • +Ro 8:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 11

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 15:50

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 3:3
  • +1Pi 1:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 11-12

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1890

    Ụlọ Nche,

    1/15/1993, p. 6

1 Ndị Kọrịnt 15:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 12

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 17

    2/15/1995, p. 21-22

    1/15/1993, p. 6

1 Ndị Kọrịnt 15:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 12

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 17

    2/15/1995, p. 21-22

    1/15/1993, p. 6

1 Ndị Kọrịnt 15:53

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 2:7
  • +Ro 8:11; 2Kọ 5:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2009, p. 25

    7/1/1998, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 15:54

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 20:6; 21:4
  • +Aịz 25:8

1 Ndị Kọrịnt 15:55

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ho 13:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2005, p. 29

    2/15/1995, p. 9-10

1 Ndị Kọrịnt 15:56

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:23
  • +Ro 3:20; 7:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2005, p. 29

    7/15/2000, p. 19

1 Ndị Kọrịnt 15:57

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 3:16; Ọrụ 4:12; 1Jn 5:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 15:58

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 1:23; Hib 3:14; 2Pi 3:17
  • +Ro 12:11
  • +2Ih 15:7; 1Kọ 3:8; Mkp 14:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2020, p. 13

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2017, p. 9

    Ụlọ Nche,

    5/15/2003, p. 22

    7/15/2000, p. 19

    7/1/1998, p. 24

    7/1/1992, p. 28-29

    Ozi Alaeze,

    6/2000, p. 1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 15:1Ga 1:11
1 Kọr. 15:1Ọrụ 18:11
1 Kọr. 15:1Ro 5:2
1 Kọr. 15:2Ro 1:16
1 Kọr. 15:2Ga 3:4
1 Kọr. 15:3Ga 1:12
1 Kọr. 15:3Ọm 22:15; Aịz 53:8, 12; Da 9:26; 1Pi 2:24
1 Kọr. 15:4Aịz 53:9; Mt 27:60
1 Kọr. 15:4Mt 28:7
1 Kọr. 15:4Lu 24:46
1 Kọr. 15:4Ọm 16:10; Aịz 53:10; Jo 2:10
1 Kọr. 15:5Lu 24:34
1 Kọr. 15:5Jn 20:26
1 Kọr. 15:6Mt 28:17
1 Kọr. 15:7Ọrụ 12:17
1 Kọr. 15:7Ọrụ 1:2, 6
1 Kọr. 15:8Ọrụ 9:4; 1Kọ 9:1
1 Kọr. 15:9Efe 3:8
1 Kọr. 15:9Ọrụ 8:3; Ga 1:13; 1Ti 1:13
1 Kọr. 15:10Efe 4:7
1 Kọr. 15:102Kọ 6:1
1 Kọr. 15:102Kọ 11:23
1 Kọr. 15:10Fil 2:13
1 Kọr. 15:11Ọrụ 18:10
1 Kọr. 15:12Ọrụ 4:2; 17:31
1 Kọr. 15:12Mt 22:23; Ọrụ 26:8
1 Kọr. 15:13Ro 10:7
1 Kọr. 15:141Te 4:14
1 Kọr. 15:15Ọrụ 3:15
1 Kọr. 15:15Ọrụ 1:22
1 Kọr. 15:15Ọrụ 2:24; 4:10; 13:30
1 Kọr. 15:15Ọrụ 17:31; 1Kọ 6:14
1 Kọr. 15:17Ro 4:25; Hib 7:25
1 Kọr. 15:18Ọrụ 7:59
1 Kọr. 15:181Kọ 15:14
1 Kọr. 15:19Jn 1:12
1 Kọr. 15:201Pi 1:3
1 Kọr. 15:20Le 23:10; Kọl 1:18
1 Kọr. 15:20Ọrụ 26:23
1 Kọr. 15:21Je 3:19
1 Kọr. 15:21Jn 11:25
1 Kọr. 15:22Ro 5:12
1 Kọr. 15:22Ro 5:17; 6:23
1 Kọr. 15:23Mkp 1:5
1 Kọr. 15:23Mt 24:3; 25:31; 1Te 4:16
1 Kọr. 15:24Ọm 110:2; Da 2:44
1 Kọr. 15:25Ọm 110:1
1 Kọr. 15:26Mkp 20:14
1 Kọr. 15:27Ọm 8:6; Efe 1:22
1 Kọr. 15:27Hib 2:8
1 Kọr. 15:271Pi 3:22
1 Kọr. 15:28Fil 3:21
1 Kọr. 15:28Jn 3:35; 14:28
1 Kọr. 15:281Kọ 3:23
1 Kọr. 15:29Ro 6:4
1 Kọr. 15:29Ọrụ 17:31
1 Kọr. 15:291Kọ 12:13; Ga 3:27
1 Kọr. 15:30Ro 8:36; 2Kọ 11:26
1 Kọr. 15:311Kọ 4:9
1 Kọr. 15:311Te 2:19
1 Kọr. 15:322Kọ 1:8
1 Kọr. 15:32Aịz 22:13
1 Kọr. 15:33Ilu 13:20; 1Kọ 5:6; 2Pi 2:2
1 Kọr. 15:34Ro 13:11; Efe 5:14
1 Kọr. 15:341Te 4:5
1 Kọr. 15:341Kọ 6:5
1 Kọr. 15:351Jn 3:2
1 Kọr. 15:36Jn 12:24
1 Kọr. 15:37Je 1:11
1 Kọr. 15:38Je 1:12
1 Kọr. 15:381Kọ 12:18
1 Kọr. 15:39Je 1:28
1 Kọr. 15:40Je 22:11; Da 7:10
1 Kọr. 15:40Je 2:7; Hib 2:7
1 Kọr. 15:40Mt 28:3; Lu 24:4
1 Kọr. 15:41Ọm 72:5
1 Kọr. 15:41Je 1:16
1 Kọr. 15:41Da 12:3
1 Kọr. 15:42Jn 12:25
1 Kọr. 15:42Ro 2:7
1 Kọr. 15:43Jn 17:14
1 Kọr. 15:43Kọl 3:4
1 Kọr. 15:431Kọ 1:27
1 Kọr. 15:43Mkp 20:4
1 Kọr. 15:441Kọ 6:13
1 Kọr. 15:44Jn 14:3
1 Kọr. 15:45Je 2:7
1 Kọr. 15:451Ti 3:16
1 Kọr. 15:45Jn 5:26
1 Kọr. 15:461Pi 3:18
1 Kọr. 15:47Je 3:19
1 Kọr. 15:47Jn 3:13; 6:33
1 Kọr. 15:48Je 2:7
1 Kọr. 15:48Fil 3:20
1 Kọr. 15:48Fil 3:21
1 Kọr. 15:49Je 5:3
1 Kọr. 15:49Ro 8:29
1 Kọr. 15:50Jn 3:3
1 Kọr. 15:501Pi 1:23
1 Kọr. 15:511Te 4:17
1 Kọr. 15:521Te 4:16
1 Kọr. 15:53Ro 2:7
1 Kọr. 15:53Ro 8:11; 2Kọ 5:4
1 Kọr. 15:54Mkp 20:6; 21:4
1 Kọr. 15:54Aịz 25:8
1 Kọr. 15:55Ho 13:14
1 Kọr. 15:56Ro 6:23
1 Kọr. 15:56Ro 3:20; 7:13
1 Kọr. 15:57Jn 3:16; Ọrụ 4:12; 1Jn 5:4
1 Kọr. 15:58Kọl 1:23; Hib 3:14; 2Pi 3:17
1 Kọr. 15:58Ro 12:11
1 Kọr. 15:582Ih 15:7; 1Kọ 3:8; Mkp 14:13
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
  • 53
  • 54
  • 55
  • 56
  • 57
  • 58
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 15:1-58

1 Ndị Kọrịnt

15 Ụmụnna m, m na-eme ka unu mara ozi ọma+ m zisaara unu,+ nke unu nabatara, nke unu nọgidesikwara ike na ya.+ 2 A na-azọpụta+ unu site n’okwu m kwuru mgbe zisaara unu ozi ọma, ma ọ bụrụ na unu ejidesie ya ike, ọ gwụla, n’eziokwu, ma ùnu ghọrọ ndị kwere ekwe n’efu.+

3 N’ihi na enyefere m unu, n’ime ihe ndị mbụ, ihe ahụ m natakwara,+ na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị dị ka Akwụkwọ Nsọ si kwuo;+ 4 nakwa na e liri ya,+ ee, na a kpọlitere ya+ n’ụbọchị nke atọ+ dị ka Akwụkwọ Nsọ kwuru;+ 5 na ọ pụtakwara n’ihu Sifas,+ e mesịa, ọ pụtara n’ihu ndị ozi iri na abụọ+ ahụ. 6 Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụtara n’ihu ihe karịrị narị ụmụnna ise n’otu mgbe, bụ́ ndị ihe ka ọtụtụ n’ime ha ka nọ ruo ugbu a,+ ma ụfọdụ adawo n’ụra ọnwụ. 7 Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụtara n’ihu Jems,+ e mesịa, ọ pụtara n’ihu ndịozi niile;+ 8 ma n’ikpeazụ, n’ime ha niile, ọ pụtara n’ihu m+ dị ka ọ̀ bụ n’ihu onye a mụkworo amụkwo.

9 N’ihi na abụ m onye kasị nta+ n’ime ndịozi, ekwesịghịkwa m ka a kpọọ m onyeozi, n’ihi na akpagburu+ m ọgbakọ Chineke. 10 Ma site n’obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ abụ m ihe m bụ. Obiọma ya na-erughịrị mmadụ nke dịkwa n’ebe m nọ aghọghị ihe efu,+ kama adọgburu m onwe m n’ọrụ karịa ha niile,+ ma ọ bụghị m, kama ọ bụ obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ, nke dịnyeere m.+ 11 Otú ọ dị, ma ọ̀ bụ m ma ọ̀ bụ ha, otú ahụ ka anyị na-ekwusa, otú ahụkwa ka unu kweere.+

12 Ma ọ bụrụ na a na-ekwusa na e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ olee ihe mere ụfọdụ n’ime unu ji ekwu na mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ adịghị?+ 13 N’ezie, ọ bụrụ na mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ adịghị, a kpọliteghị Kraịst.+ 14 Ma ọ bụrụ na a kpọliteghị Kraịst, ozi ọma anyị na-ekwusa bụ ihe efu n’ezie, okwukwe anyị bụkwa ihe efu.+ 15 Ọ pụtakwara na anyị bụ ndị àmà ụgha nke Chineke,+ n’ihi na anyị agbawo àmà+ megide Chineke na ọ kpọlitere Kraịst,+ bụ́ onye ọ na-akpọliteghị ma ọ bụrụ n’ezie na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ.+ 16 N’ihi na ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, a kpọliteghị Kraịst. 17 Ọ bụrụkwa na a kpọliteghị Kraịst, okwukwe unu abaghị uru; unu ka nọ ná mmehie unu.+ 18 N’eziokwu, ndị dara n’ụra ọnwụ n’ime+ Kraịst lakwara n’iyi.+ 19 Ọ bụrụ naanị ná ndụ a ka anyị nwere olileanya na Kraịst,+ anyị bụ ndị e kwesịrị imere ebere karịa mmadụ niile.

20 Ma, ugbu a, e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ bụ́ mkpụrụ mbụ+ nke ndị dara n’ụra ọnwụ.+ 21 N’ihi na ebe ọnwụ+ si n’aka otu onye, mbilite n’ọnwụ+ nke ndị nwụrụ anwụ sikwa n’aka otu onye. 22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+ 23 Ma onye ọ bụla n’ọnọdụ nke ya: Kraịst mkpụrụ mbụ,+ e mesịakwa, ndị nke Kraịst n’oge ọnụnọ ya.+ 24 Mgbe nke ahụ gasịrị, ọgwụgwụ ga-abịa, mgbe ọ ga-enyefe alaeze ahụ n’aka Chineke na Nna ya, mgbe o meworo ka ọchịchị niile na ikike na ike+ niile ghara ịdị irè. 25 N’ihi na ọ ghaghị ịchị dị ka eze ruo mgbe Chineke debere ndị iro ya niile n’okpuru ụkwụ ya.+ 26 Dị ka onye iro ikpeazụ, a ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị irè.+ 27 N’ihi na Chineke “doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ Ma mgbe ọ sịrị na ‘e dowo ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na onye ahụ nke doro ihe niile n’okpuru ya+ esoghị. 28 Ma mgbe a ga-edoworị ihe niile n’okpuru ya,+ mgbe ahụ, Ọkpara ahụ n’onwe ya ga-edokwa onwe ya n’okpuru Onye+ ahụ nke doro ihe niile n’okpuru ya, ka Chineke wee bụrụ ihe niile n’ebe onye ọ bụla nọ.+

29 Ma ọ́ bụghị ya, gịnị ka ha ga-eme bụ́ ndị a na-eme baptizim ka ha wee ghọọ ndị nwụrụ anwụ?+ Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ ma ọlị,+ gịnị mere e ji na-emekwa ha baptizim+ ka ha wee ghọọ ndị dị otú ahụ? 30 Gịnịkwa mere anyị ji nọrọ n’ihe ize ndụ n’oge awa ọ bụla?+ 31 Kwa ụbọchị, ana m eche ọnwụ ihu.+ Ana m ekwusi ihe a ike site n’inwe aṅụrị+ n’ihi unu, ụmụnna m, bụ́ nke m nwere n’ime Kraịst Jizọs Onyenwe anyị. 32 Ọ bụrụ na, dị ka ụmụ mmadụ, mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị rie ma ṅụọ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+ 34 Meenụ ka uche unu zuo okè+ n’ụzọ ezi omume, unu anọkwala na-eme mmehie, n’ihi na ụfọdụ amaghị Chineke.+ Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.+

35 Otú o sina dị, mmadụ ga-asị: “Olee otú a ga-esi kpọlite ndị nwụrụ anwụ? Ee, olee ụdị ahụ́ ha ga-ebu pụta?”+ 36 Gị onye na-enweghị uche! A dịghị eme ka ihe ị kụrụ dị ndụ ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nwụọ;+ 37 n’ihe banyere ihe ị na-akụ, ọ bụghị ahụ́ nke ga-etolite ka ị na-akụ, kama ọ bụ mkpụrụ nkịtị,+ ma eleghị anya, nke ọka wit ma ọ bụ otu n’ime mkpụrụ ndị ọzọ; 38 ma Chineke na-enye ya ahụ́,+ dị nnọọ ka o si dị ya mma,+ nyekwa nke ọ bụla n’ime mkpụrụ ndị ahụ ahụ́ nke ya. 39 Anụ ahụ́ niile abụghị otu anụ ahụ́, kama e nwere anụ ahụ́ nke mmadụ, e nwekwara anụ ahụ́ nke anụ ụlọ, na anụ ahụ́ nke ụmụ nnụnụ, na anụ ahụ́ ọzọ nke azụ̀.+ 40 E nwere ahụ́ nke eluigwe+ na ahụ́ nke ụwa;+ ma ebube+ ahụ́ nke eluigwe bụ otu ụdị, ahụ́ nke ụwa bụkwa ụdị dị iche. 41 Ebube nke anyanwụ+ bụ otu ụdị, ebube nke ọnwa+ bụkwa ụdị ọzọ, ebube nke kpakpando+ bụkwa ụdị ọzọ; n’eziokwu, ebube otu kpakpando dị iche n’ebube kpakpando ọzọ.

42 Otú ahụkwa ka mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ+ dị. A na-akụ ya n’ire ure, a na-akpọlite ya n’ereghị ure.+ 43 A na-akụ ya n’ihe ihere,+ a na-akpọlite ya n’ebube.+ A na-akụ ya n’adịghị ike,+ a na-akpọlite ya n’ịdị ike.+ 44 A na-akụ ya dị ka anụ ahụ́,+ a na-akpọlite ya dị ka ahụ́ nke mmụọ.+ Ọ bụrụ na e nwere anụ ahụ́, e nwekwara ahụ́ nke mmụọ. 45 E dere ọbụna otú a, sị: “Nwoke mbụ ahụ bụ́ Adam ghọrọ mkpụrụ obi dị ndụ.”+ Adam ikpeazụ ghọrọ mmụọ+ na-enye ndụ.+ 46 Otú o sina dị, nke mbụ bụ nke bụ́ anụ ahụ́, ọ bụghị nke bụ́ mmụọ, e mesịa, nke bụ́ mmụọ+ sochiri. 47 Nwoke mbụ ahụ si n’ala, e jikwa ájá kpụọ ya;+ nwoke nke abụọ si n’eluigwe.+ 48 Otú ahụ onye e ji ájá+ mee dị, otú ahụkwa ka ndị e ji ájá kpụọ dị; otú ahụ onye nke eluigwe+ ahụ dị, otú ahụkwa ka ndị eluigwe dị.+ 49 Dịkwa nnọọ ka anyị yiiri onyinyo+ nke onye ahụ e ji ájá mee, anyị ga-eyirikwa onyinyo+ nke onye eluigwe ahụ.

50 Otú ọ dị, nke a ka m na-ekwu, ụmụnna m, na anụ ahụ́ na ọbara apụghị iketa alaeze Chineke,+ ire ure adịghịkwa eketa ereghị ure.+ 51 Lee! Ana m agwa unu otu ihe nzuzo dị nsọ: Anyị niile agaghị ada n’ụra ọnwụ, kama a ga-agbanwe anyị niile,+ 52 n’ime ntakịrị oge, n’otu ntabi anya, n’oge a ga-afụ opi ikpeazụ. N’ihi na opi+ ahụ ga-ada, a ga-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ n’ọnọdụ nke apụghị ire ure, a ga-agbanwekwa anyị. 53 N’ihi na ahụ́ a nke pụrụ ire ure aghaghị iyikwasị ereghị ure,+ ahụ́ a nke pụkwara ịnwụ anwụ+ aghaghị iyikwasị anwụghị anwụ. 54 Ma mgbe ahụ́ a nke pụrụ ire ure yikwasịrị ereghị ure, ahụ́ a nke pụrụ ịnwụ anwụ eyikwasịkwa anwụghị anwụ, mgbe ahụ ka okwu ahụ e dere ga-emezu, nke sịrị: “E lodawo ọnwụ+ ruo mgbe ebighị ebi.”+ 55 “Ọnwụ, olee mmeri gị? Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?”+ 56 Ihe ọgbụgba+ nke na-akpata ọnwụ bụ mmehie, ma ike mmehie bụ Iwu+ ahụ. 57 Ma ekele dịrị Chineke, n’ihi na ọ na-enye anyị mmeri site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst!+

58 Ya mere, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ bụrụnụ ndị kwụ chịm, ndị nwere ọtụtụ ihe ha na-arụ mgbe niile n’ọrụ Onyenwe anyị,+ ebe unu maara na ndọgbu unu na-adọgbu onwe unu n’ọrụ abụghị n’efu+ n’ime Onyenwe anyị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya