Ọrụ Ndịozi 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+ Ọrụ Ndịozi 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu niile na ndị Izrel niile, maranụ na ọ bụ aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ onye unu kpọgidere n’osisi,+ onye Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ọ bụ aha ya ka e ji mee ka ahụ́ dị nwoke a guzo n’ihu unu n’ebe a mma. Ọrụ Ndịozi 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie;+
24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+
10 unu niile na ndị Izrel niile, maranụ na ọ bụ aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ onye unu kpọgidere n’osisi,+ onye Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ọ bụ aha ya ka e ji mee ka ahụ́ dị nwoke a guzo n’ihu unu n’ebe a mma.