Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 13
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọrụ Ndịozi 13:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:27; 15:32; 1Kọ 12:28; Efe 4:11
  • +Ọrụ 11:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 10

Ọrụ Ndịozi 13:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:7; 1Ti 2:7
  • +Ọrụ 9:15; Hib 5:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 85-86

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 12

    10/1/1997, p. 13

    9/1/1992, p. 11

Ọrụ Ndịozi 13:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:23; 1Ti 4:14; 2Ti 1:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 86

Ọrụ Ndịozi 13:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 86-87

    Ụlọ Nche,

    7/1/2004, p. 19-20

Ọrụ Ndịozi 13:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 12:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 86-87

    Ụlọ Nche,

    3/15/2010, p. 7

    7/1/2004, p. 20-21

    6/15/1990, p. 10

Ọrụ Ndịozi 13:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 24:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 86-87

    Ụlọ Nche,

    7/1/2004, p. 21-22

    9/1/1992, p. 11

Ọrụ Ndịozi 13:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 87

Ọrụ Ndịozi 13:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 3:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 87-88

Ọrụ Ndịozi 13:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 87-88

Ọrụ Ndịozi 13:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 13:38; Jn 8:44; 1Jn 3:8

Ọrụ Ndịozi 13:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 87-88

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 10-11

Ọrụ Ndịozi 13:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:38

Ọrụ Ndịozi 13:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:38
  • +Ọrụ 12:12
  • +Ọrụ 15:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 88-89

    Ụlọ Nche,

    3/15/2010, p. 7

Ọrụ Ndịozi 13:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:13; 17:2; 18:4; 19:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 88

    Ịgba Àmà, p. 89

    Ụlọ Nche,

    9/1/1992, p. 12

    6/15/1990, p. 11

Ọrụ Ndịozi 13:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:21
  • +Mk 5:22

Ọrụ Ndịozi 13:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 12:17; 21:40; 26:1
  • +Ọrụ 13:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 89-90

Ọrụ Ndịozi 13:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:6; 14:8; Di 7:6

Ọrụ Ndịozi 13:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:35; Ọg 14:34; Di 2:7

Ọrụ Ndịozi 13:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:1; Jos 14:2

Ọrụ Ndịozi 13:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 2:16; 1Sa 3:20

Ọrụ Ndịozi 13:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 8:5
  • +1Sa 10:21; 11:15

Ọrụ Ndịozi 13:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ho 13:11
  • +1Sa 16:12; 2Sa 2:4; Ọm 89:20
  • +1Sa 16:1
  • +1Sa 13:14
  • +Aịz 44:28

Ọrụ Ndịozi 13:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:12; Aịz 11:1
  • +Lu 1:32, 69; Ro 11:26

Ọrụ Ndịozi 13:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 3:1; Lu 16:16
  • +Mt 1:21

Ọrụ Ndịozi 13:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 3:11; Lu 3:16

Ọrụ Ndịozi 13:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:6; Lu 24:47

Ọrụ Ndịozi 13:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 16:3; Ọrụ 3:17
  • +Ọm 22:16; 41:9; Aịz 53:7; Zek 11:12

Ọrụ Ndịozi 13:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:60; Lu 23:15; Jn 19:4
  • +Mt 27:22; Jn 19:15

Ọrụ Ndịozi 13:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 18:31; Jn 19:36
  • +Jn 19:40
  • +Mt 27:60

Ọrụ Ndịozi 13:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 28:6; Ọrụ 2:24

Ọrụ Ndịozi 13:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 28:16; Ọrụ 1:3; 3:15; 1Kọ 15:6

Ọrụ Ndịozi 13:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:3; Ọrụ 13:23; Ro 4:13

Ọrụ Ndịozi 13:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 1:4
  • +Ọm 2:7; Hib 1:5; 5:5

Ọrụ Ndịozi 13:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ, “ịhụnanya na-adịgide adịgide.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 55:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1998, p. 20

Ọrụ Ndịozi 13:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:10; Ọrụ 2:31

Ọrụ Ndịozi 13:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:34
  • +1Ez 2:10; Ọrụ 2:29

Ọrụ Ndịozi 13:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:27

Ọrụ Ndịozi 13:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 9:24; Lu 24:47; Ọrụ 5:31; 10:43

Ọrụ Ndịozi 13:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 53:11; Ro 3:28; 5:18
  • +Ro 8:3; Hib 7:19; 10:1

Ọrụ Ndịozi 13:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hab 1:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/2000, p. 13

    6/1/1991, p. 22

Ọrụ Ndịozi 13:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:4

Ọrụ Ndịozi 13:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:4
  • +Ọrụ 14:22
  • +Ọrụ 11:23; Taị 2:11

Ọrụ Ndịozi 13:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 12:24

Ọrụ Ndịozi 13:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 27:4
  • +Ọrụ 14:2; 17:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 11

Ọrụ Ndịozi 13:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:6; Ọrụ 3:26; Ro 1:16
  • +Mt 22:8; Lu 7:30
  • +Aịz 55:5; Lu 2:32; Ọrụ 18:6; Ro 10:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 90-92

Ọrụ Ndịozi 13:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 42:6
  • +Aịz 49:6; Ọrụ 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amụma Aịsaịa II, p. 141-142

    Ụlọ Nche,

    1/15/1993, p. 8-11

Ọrụ Ndịozi 13:48

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 39:5; 66:5; Ọrụ 11:18; 2Te 1:12
  • +Ro 8:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2018, p. 12

    Ụlọ Nche,

    7/1/2000, p. 11-12

    1/15/1991, p. 15-17

Ọrụ Ndịozi 13:49

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:36

Ọrụ Ndịozi 13:50

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:2, 19
  • +Mt 23:34; Ọrụ 17:5; 2Ti 3:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 91

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 11

Ọrụ Ndịozi 13:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:14; Lu 9:5; Ọrụ 18:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 92, 93-95

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 11

Ọrụ Ndịozi 13:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:12; 1Te 1:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 11

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 13:1Ọrụ 11:27; 15:32; 1Kọ 12:28; Efe 4:11
Ọrụ 13:1Ọrụ 11:20
Ọrụ 13:2Efe 3:7; 1Ti 2:7
Ọrụ 13:2Ọrụ 9:15; Hib 5:4
Ọrụ 13:3Ọrụ 14:23; 1Ti 4:14; 2Ti 1:6
Ọrụ 13:5Ọrụ 12:25
Ọrụ 13:6Mt 24:24
Ọrụ 13:82Ti 3:8
Ọrụ 13:10Mt 13:38; Jn 8:44; 1Jn 3:8
Ọrụ 13:11Ọrụ 9:8
Ọrụ 13:12Ọrụ 19:38
Ọrụ 13:13Ọrụ 15:38
Ọrụ 13:13Ọrụ 12:12
Ọrụ 13:13Ọrụ 15:38
Ọrụ 13:14Ọrụ 16:13; 17:2; 18:4; 19:8
Ọrụ 13:15Ọrụ 15:21
Ọrụ 13:15Mk 5:22
Ọrụ 13:16Ọrụ 12:17; 21:40; 26:1
Ọrụ 13:16Ọrụ 13:26
Ọrụ 13:17Ọp 6:6; 14:8; Di 7:6
Ọrụ 13:18Ọp 16:35; Ọg 14:34; Di 2:7
Ọrụ 13:19Di 7:1; Jos 14:2
Ọrụ 13:20Ikp 2:16; 1Sa 3:20
Ọrụ 13:211Sa 8:5
Ọrụ 13:211Sa 10:21; 11:15
Ọrụ 13:22Ho 13:11
Ọrụ 13:221Sa 16:12; 2Sa 2:4; Ọm 89:20
Ọrụ 13:221Sa 16:1
Ọrụ 13:221Sa 13:14
Ọrụ 13:22Aịz 44:28
Ọrụ 13:232Sa 7:12; Aịz 11:1
Ọrụ 13:23Lu 1:32, 69; Ro 11:26
Ọrụ 13:24Mt 3:1; Lu 16:16
Ọrụ 13:24Mt 1:21
Ọrụ 13:25Mt 3:11; Lu 3:16
Ọrụ 13:26Mt 10:6; Lu 24:47
Ọrụ 13:27Jn 16:3; Ọrụ 3:17
Ọrụ 13:27Ọm 22:16; 41:9; Aịz 53:7; Zek 11:12
Ọrụ 13:28Mt 26:60; Lu 23:15; Jn 19:4
Ọrụ 13:28Mt 27:22; Jn 19:15
Ọrụ 13:29Lu 18:31; Jn 19:36
Ọrụ 13:29Jn 19:40
Ọrụ 13:29Mt 27:60
Ọrụ 13:30Mt 28:6; Ọrụ 2:24
Ọrụ 13:31Mt 28:16; Ọrụ 1:3; 3:15; 1Kọ 15:6
Ọrụ 13:32Je 12:3; Ọrụ 13:23; Ro 4:13
Ọrụ 13:33Ro 1:4
Ọrụ 13:33Ọm 2:7; Hib 1:5; 5:5
Ọrụ 13:34Aịz 55:3
Ọrụ 13:35Ọm 16:10; Ọrụ 2:31
Ọrụ 13:36Ọrụ 2:34
Ọrụ 13:361Ez 2:10; Ọrụ 2:29
Ọrụ 13:37Ọrụ 2:27
Ọrụ 13:38Da 9:24; Lu 24:47; Ọrụ 5:31; 10:43
Ọrụ 13:39Aịz 53:11; Ro 3:28; 5:18
Ọrụ 13:39Ro 8:3; Hib 7:19; 10:1
Ọrụ 13:41Hab 1:5
Ọrụ 13:42Ọrụ 18:4
Ọrụ 13:43Ọrụ 17:4
Ọrụ 13:43Ọrụ 14:22
Ọrụ 13:43Ọrụ 11:23; Taị 2:11
Ọrụ 13:44Ọrụ 12:24
Ọrụ 13:45Ilu 27:4
Ọrụ 13:45Ọrụ 14:2; 17:5
Ọrụ 13:46Mt 10:6; Ọrụ 3:26; Ro 1:16
Ọrụ 13:46Mt 22:8; Lu 7:30
Ọrụ 13:46Aịz 55:5; Lu 2:32; Ọrụ 18:6; Ro 10:19
Ọrụ 13:47Aịz 42:6
Ọrụ 13:47Aịz 49:6; Ọrụ 1:8
Ọrụ 13:48Aịz 39:5; 66:5; Ọrụ 11:18; 2Te 1:12
Ọrụ 13:48Ro 8:29
Ọrụ 13:49Ọrụ 15:36
Ọrụ 13:50Ọrụ 14:2, 19
Ọrụ 13:50Mt 23:34; Ọrụ 17:5; 2Ti 3:11
Ọrụ 13:51Mt 10:14; Lu 9:5; Ọrụ 18:6
Ọrụ 13:52Mt 5:12; 1Te 1:6
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọrụ Ndịozi 13:1-52

Ọrụ Ndịozi

13 N’Antiọk, e nwere ndị amụma+ na ndị ozizi n’ọgbakọ dị n’ebe ahụ, Banabas ya na Simiọn onye a kpọrọ Naịja, na Lushiọs+ onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, tinyere Sọl. 2 Ka ha nọ na-ejere Jehova ozi n’ihu ọha+ ma na-ebu ọnụ, mmụọ nsọ sịrị: “N’etiti mmadụ niile, dooro m Banabas na Sọl+ iche maka ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.” 3 Mgbe ahụ ha buru ọnụ ma kpee ekpere wee bikwasị ha aka+ n’isi wee hapụ ha ka ha gawa.

4 Ya mere, ndị ikom a, bụ́ ndị mmụọ nsọ zipụrụ, gbadara Seliushia, ha sikwa n’ebe ahụ jiri ụgbọ mmiri gaa Saịprọs. 5 Mgbe ha rutere Salamis, ha malitere ikwusa okwu Chineke n’ụlọ nzukọ ndị Juu. Ọ bụ Jọn+ na-ejere ha ozi.

6 Mgbe ha gazuru agwaetiti ahụ dum ruo Pefọs, ha zutere otu nwoke, bụ́ dibịa afa, onye amụma ụgha,+ onye Juu aha ya bụ Baa-Jizọs, 7 ya na onye na-achị ógbè ahụ bụ́ Sajiọs Pọlọs, bụ́ nwoke maara ihe, nọkwa. Mgbe nwoke a kpọrọ Banabas na Sọl ka ha bịakwute ya, ọ chọsiri ike ịnụ okwu Chineke. 8 Ma Elimas onye bụ́ dibịa afa (n’ezie, nke ahụ bụ otú e si asụgharị aha ya) malitere imegide ha,+ na-achọ ime ka onye ahụ na-achị ógbè ahụ ghara inwe okwukwe n’Onyenwe anyị. 9 Ma ebe Sọl, onye bụkwa Pọl, jupụtara na mmụọ nsọ, o legidere ya anya 10 wee sị: “Gị onye jupụtara n’ụdị aghụghọ ọ bụla na ụdị arụrụala ọ bụla, gị nwa Ekwensu,+ gị onye iro nke ihe ọ bụla ziri ezi, ị́ gaghị akwụsị ịgbagọ ụzọ ziri ezi nke Jehova? 11 Ugbu a kwa, lee! aka Jehova na-adịkwasị gị, ị ga-ekpukwa ìsì, n’ahụghị ìhè anyanwụ ruo oge ụfọdụ.” N’otu ntabi anya, oké alụlụụ na ọchịchịrị dakwasịrị ya, o wee na-agagharị na-achọ ndị ga-ejide ya n’aka wee na-edu ya.+ 12 Mgbe onye ahụ na-achị ógbè+ ahụ hụrụ ihe mere, ọ ghọrọ onye kwere ekwe, n’ihi na ozizi Jehova juru ya anya.

13 Ndị ikom ahụ na Pọl wee banye n’ụgbọ mmiri na Pefọs, rute Paga nke dị na Pamfilia.+ Ma Jọn+ hapụrụ ha wee laghachi+ Jeruselem. 14 Otú ọ dị, ha si na Paga gaa n’ihu wee bịa Antiọk dị na Pisidia, ka ha banyere n’ụlọ nzukọ+ n’ụbọchị izu ike, ha nọdụrụ ọdụ. 15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.” 16 Ya mere, Pọl biliri, fee aka,+ sị:

“Ụmụ Izrel na unu ndị ọzọ na-atụ egwu Chineke, nụrụnụ.+ 17 Chineke nke ndị a bụ́ ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, o bulikwara ha elu n’oge ha biri dị ka ndị ala ọzọ n’ala Ijipt ma jiri ogwe aka dị ike kpọpụta ha na ya.+ 18 O diri ụzọ ha si mee omume n’ala ịkpa ruo ihe dị ka afọ iri anọ.+ 19 Mgbe o bibisịrị mba asaa n’ala Kenan, o kere ala ha site n’ife nza:+ 20 ihe ahụ niile mere n’ime ihe dị ka narị afọ anọ na iri ise.

“Mgbe ihe ndị a gasịkwara, o nyere ha ndị ikpe ruo n’oge Samuel onye amụma.+ 21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ. 22 Mgbe o wepụsịrị ya,+ o mere ka Devid bụrụ eze ha,+ bụ́ onye ọ gbara àmà banyere ya, sị, ‘Ahọrọwo m Devid nwa Jesi,+ nwoke obi m nabatara,+ onye ga-eme ihe niile m na-achọ.’+ 23 Chineke si n’ụmụ+ nwoke a wetara Izrel onye nzọpụta,+ bụ́ Jizọs, dị ka o kwere ná nkwa, 24 mgbe Jọn+ kwusasịịrị ndị Izrel niile baptizim n’ihu ọha dị ka ihe na-egosi nchegharị, tupu Onye+ ahụ abata. 25 Ma mgbe ozi Jọn na-agwụcha, ọ sịrị, ‘Gịnị ka unu chere na m bụ? Ọ bụghị m bụ ya. Kama, lee! e nwere onye na-abịa n’azụ m nke m na-erughị eru ịtọpụ akpụkpọ ụkwụ ya.’+

26 “Ụmụnna m, unu ndị si n’agbụrụ Ebreham nakwa ndị ọzọ n’ime unu bụ́ ndị na-atụ egwu Chineke, ọ bụ anyị ka e ziteere ozi nzọpụta a.+ 27 N’ihi na ndị bi na Jeruselem na ndị na-achị ha amaghị Onye a,+ ma mgbe ha na-ekpe ya ikpe, ha mezuru ihe Ndị Amụma kwuru,+ bụ́ ihe a na-agụpụta kwa Ụbọchị Izu Ike, 28 ọ bụ ezie na ha ahụghị ihe kwesịrị ọnwụ o mere,+ ha gwara Paịlet ka e gbuo ya.+ 29 Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya,+ ha si n’elu osisi budata+ ya ma lie ya n’ili ncheta.+ 30 Ma Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie;+ 31 o mere ka ndị ha na ya si na Galili gaa Jeruselem na-ahụ ya ruo ọtụtụ ụbọchị. Ọ bụ ha na-agbara ndị Juu àmà banyere ya ugbu a.+

32 “N’ihi ya, anyị na-ezisara unu ozi ọma banyere nkwa ahụ e kwere nna nna anyị hà,+ 33 na Chineke emezuworo ya anyị kpamkpam, anyị bụ́ ụmụ ha, ebe ọ bụ na ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ;+ ọbụna dị ka e dere n’abụ ọma nke abụọ, sị, ‘Ị bụ ọkpara m, aghọwo m Nna gị taa.’+ 34 Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie. Ọ gaghị alaghachi ọzọ n’ire ure. O gosiri nke a site n’ikwu, sị, ‘M ga-egosi unu obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.’+ 35 Ya mere, o kwukwara n’abụ ọma ọzọ, sị, ‘Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ree ure.’+ 36 N’ihi na n’ọgbọ nke ya, Devid+ mezuru uche Chineke nke Chineke kwupụtara ekwupụta, ọ dakwara n’ụra ọnwụ, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà, o wee ree ure.+ 37 N’aka nke ọzọ, onye ahụ nke Chineke kpọlitere ereghị ure.+

38 “Ya mere, maranụ, ụmụnna m, na a na-ekwusara unu mgbaghara mmehie site n’Onye a;+ 39 marakwanụ na site n’Onye a, a na-akpọ onye ọ bụla kwere ekwe onye ikpe na-amaghị+ n’ihe niile a na-apụghị isite n’iwu Mozis+ kpọọ unu ndị ikpe na-amaghị. 40 N’ihi ya, hụnụ na ihe e kwuru n’Akwụkwọ Ndị Amụma emeghị unu, 41 ‘Hụnụ ya, unu ndị nlelị, ya jukwa unu anya, pụọkwanụ n’anya, n’ihi na ọ dị ọrụ m na-arụ n’ụbọchị unu, bụ́ ọrụ nke unu na-agaghị ekwere ma ọlị ọ bụrụgodị na mmadụ akọọrọ ya unu n’ụzọ zuru ezu.’”+

42 Mgbe ha na-apụ, ndị Juu malitere ịrịọsi ha arịrịọ ike ka ha gwa ha okwu banyere ihe ndị a n’ụbọchị izu ike na-abịanụ.+ 43 Ya mere, mgbe ndị zukọrọ n’ụlọ nzukọ gbasara, ọtụtụ n’ime ndị Juu na ndị a tọghatara atọghata, bụ́ ndị na-efe Chineke, sooro Pọl na Banabas.+ Ha gwara ha okwu, malitekwa ịgba ha ume+ ka ha jigidesie obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ike.+

44 N’ụbọchị izu ike nke sochirinụ, ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ obodo ahụ dum zukọtara ka ha nụrụ okwu Jehova.+ 45 Mgbe ndị Juu hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, ekworo juru ha obi,+ ha wee malite ikwu okwu iji gbaghaa ihe Pọl na-ekwu.+ 46 Pọl na Banabas wee kwuo okwu n’atụghị egwu, sị: “Ọ dị mkpa na unu bụ ndị mbụ a gwara okwu Chineke.+ Ebe ọ bụ na unu na-ajụ ya,+ ebe ọ bụkwa na unu na-ewere onwe unu ná ndị na-erughị eru inweta ndụ ebighị ebi, lee! anyị na-agakwuru ndị mba ọzọ.+ 47 N’eziokwu, Jehova enyewo anyị iwu site n’ikwu, sị, ‘Ahọpụtawo m gị ka ị bụrụ ìhè nke ndị mba ọzọ,+ ka i wee bụrụ nzọpụta ruo nsọtụ ụwa.’”+

48 Mgbe ndị mba ọzọ nụrụ ihe a, ha malitere ịṅụrị ọṅụ na ito okwu Jehova,+ ndị niile nwere ezi obi maka inweta ndụ ebighị ebi wee ghọọ ndị kwere ekwe.+ 49 E wee buru okwu Jehova na-agazu mba ahụ dum.+ 50 Ma ndị Juu+ kpaliri ụmụ nwaanyị a na-akwanyere ùgwù, bụ́ ndị na-efe Chineke, ha na ndị isi obodo, ha wee mee ka a malite ịkpagbu+ Pọl na Banabas ma chụpụ ha n’ókèala ha. 51 Ha tichapụụrụ ha ájá dị ha n’ụkwụ+ ma jee Aịkoniọm. 52 Ndị na-eso ụzọ Jizọs jupụtakwara n’ọṅụ+ na mmụọ nsọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya