Matiu 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụbọchị ndị ahụ, Jọn Onye Na-eme Baptizim+ bịara na-ekwusa n’ala ịkpa+ nke Judia, Luk 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri dị ruo n’oge Jọn.+ Site n’oge ahụ gaa n’ihu, a na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke, ụdị mmadụ niile na-agbalịsi ike ịbanye n’ime ya.+
16 “Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri dị ruo n’oge Jọn.+ Site n’oge ahụ gaa n’ihu, a na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke, ụdị mmadụ niile na-agbalịsi ike ịbanye n’ime ya.+