Mak 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jọn onye na-eme baptizim pụtara n’ala ịkpa, na-ekwusa baptizim dị ka ihe na-egosi nchegharị bụ́ nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+ Jọn 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otu nwoke biliri, bụ́ onye e zitere dị ka onye nnọchiteanya nke Chineke:+ aha ya bụ Jọn.+
4 Jọn onye na-eme baptizim pụtara n’ala ịkpa, na-ekwusa baptizim dị ka ihe na-egosi nchegharị bụ́ nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+