Matiu 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 sị: “Chegharịanụ,+ n’ihi na alaeze eluigwe eruwo nso.”+ Luk 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee na-agagharị n’ógbè niile dị gburugburu Jọdan, na-ekwusa baptizim dị ka ihe na-egosi nchegharị bụ́ nke na-eme ka a gbaghara mmehie,+ Ọrụ Ndịozi 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 mgbe Jọn+ kwusasịịrị ndị Izrel niile baptizim n’ihu ọha dị ka ihe na-egosi nchegharị, tupu Onye+ ahụ abata.
3 O wee na-agagharị n’ógbè niile dị gburugburu Jọdan, na-ekwusa baptizim dị ka ihe na-egosi nchegharị bụ́ nke na-eme ka a gbaghara mmehie,+
24 mgbe Jọn+ kwusasịịrị ndị Izrel niile baptizim n’ihu ọha dị ka ihe na-egosi nchegharị, tupu Onye+ ahụ abata.