Matiu 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụbọchị ndị ahụ, Jọn Onye Na-eme Baptizim+ bịara na-ekwusa n’ala ịkpa+ nke Judia, Luk 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, mmụọ ozi ahụ sịrị ya: “Zekaraya, atụla egwu, n’ihi na a nụwo arịrịọ ị na-arịọsi ike,+ nwunye gị bụ́ Elizabet ga-amụkwara gị nwa nwoke, ị ga-akpọkwa aha ya Jọn.+
13 Otú ọ dị, mmụọ ozi ahụ sịrị ya: “Zekaraya, atụla egwu, n’ihi na a nụwo arịrịọ ị na-arịọsi ike,+ nwunye gị bụ́ Elizabet ga-amụkwara gị nwa nwoke, ị ga-akpọkwa aha ya Jọn.+