Daniel 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Daniel, atụla egwu,+ n’ihi na malite n’ụbọchị mbụ, mgbe i ji obi gị chọọ ịghọta ihe+ na iweda onwe gị ala n’ihu Chineke gị,+ a nụrụ ihe i kwuru, mụ onwe m abịawokwa n’ihi ihe i kwuru.+
12 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Daniel, atụla egwu,+ n’ihi na malite n’ụbọchị mbụ, mgbe i ji obi gị chọọ ịghọta ihe+ na iweda onwe gị ala n’ihu Chineke gị,+ a nụrụ ihe i kwuru, mụ onwe m abịawokwa n’ihi ihe i kwuru.+