Aịzaya 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+ Mkpughe 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe m hụrụ ya, m dara wee dị ka m nwụrụ anwụ n’ụkwụ ya. O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu.+ Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ,+
4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+
17 Mgbe m hụrụ ya, m dara wee dị ka m nwụrụ anwụ n’ụkwụ ya. O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu.+ Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ,+