1 Ndị Eze 8:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, meekwara ha ihe e kpere n’ikpe,+ Ọrụ Ndịozi 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwoke ahụ ji ụjọ legide ya anya wee sị: “Ọ̀ bụ gịnị, Onyenwe anyị?” O wee sị ya: “Ekpere+ na onyinye ebere gị arịgowo dị ka ihe ncheta n’ihu Chineke.+
49 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, meekwara ha ihe e kpere n’ikpe,+
4 Nwoke ahụ ji ụjọ legide ya anya wee sị: “Ọ̀ bụ gịnị, Onyenwe anyị?” O wee sị ya: “Ekpere+ na onyinye ebere gị arịgowo dị ka ihe ncheta n’ihu Chineke.+